Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Ndụ ị birì ụnyaahụ o kwekọkwurù ọnụ n'ihe Abụ Ọma 105: 1 si ka emee?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Ndị Chineke: Ndị Ego N'apụghị Izutanwú, Ndị Dị Nsọ, Ndị Alaeze Ndị Nchụàjà
Ọpụpụ 19: 1-6
ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Azọpụtawo gị ma debe gị ka ịdị karịa ọnụ ego ọbụla. Kwuo banyere ihe ọ bụla ị nwerè ịna apụghị ikwe ka ego zúrú. Ị̀chọrọ iká n'echebe ya ma na-edebe ya iche? Chineke n'emekwa otu ahụ - n'ebe ị nọ!
Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Abalị Dị Jụụ."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org