Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Kedụ ka ndụ gị siworò gosipụta ebube nke Chineke kà Gị na Ya bidoro nọkọ́wá?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Onye Amụma Dị Ka Mozis
Diuterọnọmi 18:18 na 34: 10-12
NZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Mozis maarà Chineke na nzuzo na n'ụzọ dị ezigbo ike. Naanị nwoke ahụ bụ́ Chineke bụ̀ onye amụma karịrị Mozis: Jizọs Kraịst, Ọkpara Chineke Dị Ndụ!
Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Noel Nke Mbụ."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org