Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 13 NKE 91

MUNYE KANDUL

Anyị na-echere Mezaya ahụ!

GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Pita Ziri Ozizi Banyere Jizọs, Onye Amụma Nké Chineke E Kwere Ná Nkwa
Ọrụ Ndị Ozi 3: 17-26

NZAGHACHI NA ÒFÙFÈ

Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Chineke kwuru na anyị kwesịrị igere onye amụma ahụ dị ka Mozis, ntị. Ị̀ nà-egere Jizọs ntị ma n'erubere Ya isi? Ndị ndú dị adị n'oge Jizọs amataghị Onye Ọ bụ. N'agbanyeghị nke ahụ, ha ga-ata ahụhụ gbasara omume ha na ka ha si kpaa àgwà. Bie ndụ n'ịdị nsọ, jírí obi umeala na nwetu onwe n'arịọ mgbaghara gbasara njọ gị ndị ị n'amaghị maka ha.

Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Ọñụ Dịịrị Ụwa!"

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org