Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 12 NKE 91

MUNYE KANDUL

Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Ìchetarà nnukwu okwu ahụ bụ "C" nke Chineke na-edebe?

GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Samuel, Onye Amụma na Onye Nchụàjà
1 Samuel 3: 19-20 na 1 Samuel 7: 5-17

NZAGHACHI NA ÒFÙFÈ

Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Chineke gwarà Ụmụ Izrel okwu site n'aka Samuel. Ọ dịghị onye ọ bụla pụrụ irubere iwu isi n'ụzọ zuru oke. Ọtụtụ kwa ọtụtụ ụmụ atụrụ zuru okè ka a chụrụ na àjà ka ewee gbaghara mmehie. Ọ dị mkpa ka e nwee Onye Nzọpụta!

Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "O Betlehem Obodo Nta."

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org