Otu Okwu Ga-agbanwe Ndụ Gị

Ụbọchị Gasị 4
OTU OKWU ná-enyeré gị aka ime ka ndụ gị dị mfe site n'ilekwasị anya nanị n'OTU OKWU n'ime afọ dum. Ịdị mfe nke ịchọpụtà okwu Chineke nwerè maka gị nà-eme ka ọ bụrụ ihe na-akpalite mgbanwe ndụ. Ngwóngwó na ihe tara akpụ̀ nà-eduba na emeghị ihe ọbụla na ahụ mkpọnwụ, ebe ịdị mfe na nlekwasịgidé anya nà-eduba na ịga nke ọma na idòanya. Ihe òfùfè a nke ụbọchị anọ gà-egosi gị otú ị gà-esi wábànyé ruo n'isi nke ebumnuche gị iji nwetá otu okwu ọhụụ maka afọ.
Ọ ga-amasị anyị ikele Jon Gordon, Dan Britton, na Jimmy Page maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na:
www.getoneword.com