Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 9 NKE 91

MUNYE KANDUL

Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Ndụ ịna ebi ọ̀ na-egosipụta na ị maarà na ịdị karịa ọnụ ego ọbụla nye Chineke?

GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Ọgbụgba Ndụ Nke Iwu Nke Chineke
Diuterọnọmi 4: 1-13

ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ

Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Chineke nyerè Ụmụ Izrel iwu, Iwu iri ahụ. Gịnị merè O jiri mee nke ahụ? (Ntụziaka, gụọ Ndị Rom 3:20 na Ndị Galeshia 3: 23-26.) Ị̀ dị ekele maka iwu gasị na-edebe gị nchebe?

Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Bịa, Jizọs A Tụrụ Anya Ya Ogologo Oge."

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org