Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Anyị na-echere Mezaya ahụ!
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Ọgbụgba Ndụ Ebighị Ebi Nke dịịrị Ebraham Site N'ọgbọ Ruo N'ọgbọ
Abụ Ọma 105:1-10
ZAGHACHI NA OFUFE
Were Ndụ Gị Fee Òfùfè
Anyị anatawo ngọzi nile si na ọgbụgba ndụ Chineke na Ebraham gbarà (hụ Ndị Galeshia 3:14).
Gụgharịa Abụ Ọma 105:1.
Were ohere a gwakọrịtanụ onwe unu ihe ọ gwara anyị mee. Anyị à na-ebi ndụ otù ahụ?
Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Ọñụ Dịịrị Ụwa."

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org