Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 10 NKE 91

MUNYE KANDUL

Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Kedụ iwu gasị ị kacha adị ekele maka ha?

GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Tabletị Gasị Iwu Ọgbụgba Ndụ, Iwu Iri Ahụ
Diuterọnọmi 9: 9–11 na Ọpụpụ 34: 28–35

NZAGHACHI NA ÒFÙFÈ

Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Ihú Mozis chakerè ka ọkụ mgbe ya na Chineke kparịtara ụka. Kedụ ka ọnụnọ anyị na Chineke si eme ka ndụ anyị chakee?

Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "O Bịa, O Bịa Immanuel."

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org