Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 5 NKE 91

MUNYE KANDUL

Anyị na-echere Mezaya ahụ!

GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Ọgbụgba Ndụ Chineke Na Ebraham, Amụma Nke E Burù Maka Mezaya Ahụ
Jenesis 12:1-3 na 26:1-5

ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ

Were Ndụ Gị Fee Òfùfè
Agọziri ezi na ụlọ nile nke ụwa agọzi site na Ebraham. Nke a bụ n'ihi Jizọs, nke si na agbụrụ Ebraham bịa. Kedụ ụzọ gasị Jizọs si wee gọzie gị? Ebraham kweere nà ma rubere Chineke isi. Ị̀ kwerè ma n'erubere Chineke isi?

Jiri Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Too Chineke, Onye Amara Niile Si N'aka Ya Abịa."

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org