Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Kedụ ụzọ ole na ole gị na Chineke si emekorịta site na okwukwe gị dị na Jizọs?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Ihe Ịrịba Ama Nke Ọgbụgba Ndụ Chineke Na Noa
Jenesis 9:8-17
ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Were Ndụ Gị Fee Òfùfè
Eke na egwurugwu gbakwarà ocheeze Chineke gburugburu (hụ Mkpughe 4:3).
Kedụ ihe na-agbata gị n'obi mgbe ọ bụla ị hụrụ eke na egwurugwu?
Ị̀ na-eto Chineke maka ọgbụgba ndụ Ya Ọ n'edebe?
Jiri Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Ndị Mmụọ Ozi Siteré Na Ebe Kasị Elu Nke Ebube."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org