Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Ndụ i birì taa ò gosipụtarà ekele nye Jizọs?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Ọgbụgba Ndụ Dị N'etiti Chineke Na Noa
Jenesis 6 ruo 7
NZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Chineke nyerè Noa na ezinụlọ ya ụzọ ha ga-esi zèré iju mmiri ahụ, ụgbọ-ndụ. Gịnị bụ "ụgbọ-ndụ" nke Chineke nyeworò maka nzọpụta gị (lee Ndị Rom 5: 8-9)? Ịna atụkwasị Ya obi? Noa so Chineke jee ije. Ị̀ so Chineke n'eje ije ka ị̀ so ụwa eje ije? Kọọ maka oge ndị ị so Chineke jee ije na/ma ọ bụ gị nwee mgba nke iso ụwa n'eje ije. Chineke Ọ dịịrị gị ntụkwasị obi n'oge ndị ahụ?
Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "O Bịanụ, Unu Bụ́ Ndị Niile Kwere Ekwe."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org