Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 2 NKE 91

MUNYE KANDUL

Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Ị̀ gerè ntị n'okwu ndị si gị n'ọnụ pụta? Hà bụ̀ eziokwu?


GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Amụma Mbụ Banyere Mezaya Ahụ Ná-abịá
Jenesis 3: 1-15

ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ

Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Jizọs na Ekwensu ga-achipụ ya n'agha. Ònyé n'etiti ha ga-emeri? Nwa si na ahụ nwaanyị ahụ pụta ga-emerụ ahụ, mana Ekwensu ga-adị ngwepịa. Kedụ ka Jizọs siri merie Ekwensu na ndụ gị? Kedụ ka obibi ndụ gị si egosipụta na ịdị ekele nye Jizọs?

Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "O Bịa, O Bịa Immanuel."

Okwu Chukwu

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org