Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Gịnị mere o jiri dị mkpa ka e nwee Ọgbụgba Ndụ ọhụrụ? Gịnị mere o jiri dị mkpa ka e nwee Onye Nzọpụta?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ: Obi Ọhụrụ Na Mmụọ Ọhụrụ
Izikiel 36:25-29
ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Were Ndụ Gị Fee Òfùfè
Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ ji onyinye dị iche iche abịa. Gịnị ka ha bụ? Kedụ otu ha g'esi mee ka ndị Chineke dị iche?
Jiri Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "O Betlehem Obodo Dị Nta."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org