Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 22 NKE 91

MUNYE KANDUL

Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Ọchịchọ Chineke site na mgbe ebighị ebi n'oge mbụ bụ maka gị!

GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ Ná-abịá
Jeremaya 31:31-34

ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ

Were Ndụ Gị Fee Òfùfè
Ọgbụgba Ndụ Ochie nwere iwu nke ịchụ àjà kwa afọ. N'Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ, e nwere àjà achụrụ otu ugboro nke zuru oke maka mmadụ niile. Ị̀ na-atụkwasị obi na otu àjà ahụ zuru oke nke Kraịst chụrụ?

Jiri Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Bịanụ, Unu Bụ́ Ndị Niile Kwere Ekwe."

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org