Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Mezaya Nọ Ebe A!
Gịnị ka ọ pụtara anyị ịtọgbọ ndụ anyị maka onye ọzọ?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Ihe Nnupụisi Adam Kpatarà Na Ụgwọ Ọrụ Nke Nrubeisi Kraịst
Ndị Rom 5: 18-19
ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Jiri Ndụ Gị Fee Òfùfè
Mmehie na ihe ndị o metụtara rụpụtara ihe ndị na-agbawa obi. Toonụ Chineke na O merè ụzọ mgbapụta site na amara, site na ọrụ nke Kraịst!
Jiri Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Bịa, Gị Bụ Isi Iyi Nke Ngọzi Niile."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org