Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Mezaya Nọ Ebe A!
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Onye Nzọpụta, Bụ́ Kraịst Onye-nwe-anyị
Luk 2:1-21
ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Were Ndụ Gị Fee Òfùfè
Jizọs; Ngọzi nye Mba Niile
Onye Amụma, Onye Nchụàjà na Eze
Onye Mmezu Nke Ọgbụgba Ndụ Ochie Ahụ, Onye Mbido na Onye Na-edebe Ọgbụgba Ndụ Ọhụrụ.
Onye Amụma Kachasị Úkúu, Nnukwu Onye Nchụ-àjà, na Eze Nke Ndị Eze
Jiri Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Ndị Mmụọ Ozi, Siteré N'ebe Kasị Elu Nke Ebube" na "Ọñụ Dịịrị Ụwa."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org