Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Ụbọchị Mezaya Na-abịaru Nso!
Ị̀ pụrụ ịcheta ndụ gị tupu ị mata Kraịst?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Nwa Agbọghọ N'amaghị Nwoke Bụ Onye Mụrụ Ya
Matiu 1:18-25
ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Were Ndụ Gị Fee Òfùfè
A mụrụ Jizọs site na arụ nwa agbọghọ na-amaghị nwoke. Gịnị merè nke ahụ jiri dị mkpa? Jizọs bụ mmadụ zuru oke ma bụrụkwa Chineke zuru oke - dịka e nweghị onye ọzọ.
Jiri Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Abalị Dị Jụụ" na "N'ebe Dị Anya N'ime Ihe Nri Ụmụ Anụmanụ."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org