Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 27 NKE 91

MUNYE KANDUL

Mezaya Nọ Ebe A!

GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Ọbara Ya, Àjà Ọ Chụrụ, Ọkwa Nchụàjà Ya
Ndị Hibru 9:11-28

ZAGHACHI NA OFUFE

Were Ndụ Gị Fee Òfùfè
Jizọs enwetalá ma jigidesie-ike mgbapụta ebighi ebi anyị. Anyị nà-ebi ndụ n'omume nke ekele?
Anyị nwerè ike ịtọgbọ ndụ anyị ka ndị ọzọ wee chọta ndụ n'ime Ya?

Jiri Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "O Abalị Dị Nsọ."

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org