Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Ị̀ n'eche maka onwe gị ka ị na dịkwu ka atụrụ Jizọs ụbọchị taa?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Eze bụ Onye-Nzọpụta na-abia!
Zekaraya 9:9-11
ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Were Ndụ Gị Fee Òfùfè
Mmadụ apụghị idebe iwu Chineke, bụ́ ọgbụgba ndụ Ya ziri ezi. Aga akwafurírí ọbara ka e wee gbaghara mmehie. Wepụta oge kwupụta mmehie gị niile ma kelee Chineke maka ọbara nke ọgbụgba ndụ na-anapụta n'olulu ọnwụ.
Jiri Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Ọñụ Dịịrị Ụwa!"

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org