Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Anyị na-echere Mezaya ahụ!
Kedụ ihe ọhụrụ ị mụtara banyere Jizọs ụnyaahụ?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Eze Onye Ọzụzụ Atụrụ
Izikiel 34: 20–24
ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Dị ka Devid lekọtara atụrụ Ya, otú ahụ ka Jizọs n'emekwa. Kọọ maka ụzọ gasị ndị ọzụzụ atụrụ si elekọta atụrụ ha. Olee otù Jizọs si emere anyị otú ahụ?
Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Noel Nke Mbụ."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org