Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 18 NKE 91

MUNYE KANDUL

Anyị na-echere Mezaya ahụ!

GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Eze Kwesịrị Ịchịkwa N'ocheeze Devid Ruo Mgbe Ebighị Ebi
Aịsaịa 9: 6–7

ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ

Jìrí ndụ gị mee òfùfè
Kwupụta ọzọ aha anọ Mezaya ahụ dị na amaokwu isii. Kedụ ihe nke ọ bụla n'ime ha pụtara? Olee otù i siri mara Eze Jizọs n'aha ndị ahụ n'otu n'otu?

Jìrí Ekpere Mee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jìrí Abụ Mee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Bịanụ Ka Anyị Nye Ya Nsọpụrụ."

Okwu Chukwu

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org