Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

Advent: Christ Is Coming!

ỤBỌCHỊ 17 NKE 91

MUNYE KANDUL

Anyị na-echere Mezaya ahụ!

GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ

Ọgbụgba Ndụ Dị N'etiti Chineke Na Devid
Abụ Ọma 89: 1–4

NZAGHACHI NA ÒFÙFÈ

Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Chineke na egosipụta ịhụnanya Ya na-adịgide adịgide na ikwesị ntụkwasị obi Ya. Chọọ okwu ndị a bụ ịhụnanya na ikwesị ntụkwasị obi n'ime Ọkọwá Okwu Akwụkwọ Nsọ wee kparịta ka Chineke siri wee jiri ha rụọ ọrụ na ndụ gị na nke ndị ezinụlọ gị.

Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.

Jìrí Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "N'obi Aṅụrị, N'obi Aṅụrị, Anyị Na Asọpụrụ Gị."

Okwu Chukwu

Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Advent: Christ Is Coming!

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.

More

Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org