Amụma-Ọkwa-Ọbịbịa: Kraịst Nà Abịa!Ihe Nhụchatụ

MUNYE KANDUL
Anyị na-echere Mezaya Ahụ!
N'ụzọ ndị ole ka ị dabeere n'ike nke Mmụọ Nsọ a bụghị n'ike nke gị ụbọchị taa?
GỤỌ AKWỤKWỌ NSỌ
Amụma Nke E Burù Gbasara Mezaya Ahụ, Onye Karịrị Devid
Aịsaịa 11: 1–10
ZAGHACHI NA ÒFÙFÈ
Jìrí Ndụ Gị Fee Òfùfè
Onye ọ bụla n'ime unu jìrí olu ike gụpụta amaokwu nke abụọ na nke atọ n'otu n'otu. Obi ụtọ gị ọ dị n'itú egwù Chineke? Kparịtanụ ụka banyere otú nke ahụ ga-esi wee dị kà n'ime ndụ unu.
Jìrí Ekpere Fee Òfùfè
Jìrí Okwu Chineke nye nsọpụrụ, kwupụta ịdị nma, too, na kelee Chineke.
Jiri Abụ Fee Òfùfè
Bụọ Abụ A, "Geenụ Ntị! Ndị Mmụọ Ozi N'ekwúpụtá Ozi N'abụ Abụ."

Okwu Chukwu
Banyere Atụmatụ Ihe Ọgụgụ A

Ihe òfùfè a nke amụma-ọkwa-ọbịbịa siteré na Thistlebend Ministries bụ̀ maka ezinụlọ ma ọ bụ ndị mmadụ gasị iji kwadebe obi anyị ime ememe Mezaya. E nyerè ihe ọbịbịa Kraịst pụtarà nye ndụ anyị ụbọchị taa nrutu-aka pụrụ iche. Ezuberè ka ebido ịgụ ya na Disemba 1. Ka ezinụlọ gị mee na nwee ihe ncheta-gasị na-adịgide adịgide ka ị n'eji ihe ntụziaka a ịhụ ịhụnanya ọgbụgba-ndụ nke Nna gị kwụ chịm maka onye ọbụla n’ime unu.
More
Anyị ga-achọ ịkele ndị Thistlebend Ministries maka inye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.thistlebendministries.org