ABÙ ỌMA 134
134
Abù Nrigo.
1Le, gọzienu Jehova, unu ndi-orù nile nke Jehova,
Ndi nēguzo n'ulo Jehova n'abali nile.
2Chilienu aka-unu elu n'idi-nsọ,
Gọzi kwa Jehova.
3Ka Jehova si na Zaion gọzie gi,
Bú Onye keworo elu-igwe na uwa.
Currently Selected:
ABÙ ỌMA 134: IGBOB
Highlight
Copy
Compare
Share
Want to have your highlights saved across all your devices? Sign up or sign in
Igbo Bible © Bible Society of Nigeria © 1906, 2006.