YouVersion Logo
Search Icon

NKPUGHE 3:8

NKPUGHE 3:8 IGBOB

Amataram ọlu-gi nile (le, enyewom gi ọnu-uzọ nke emegheworo n'iru gi, nke onye ọ bula nāpughi imechi), na i nwere ike ntà, i debe-kwa-ra okwum, i gọnarighi kwa aham.

Free Reading Plans and Devotionals related to NKPUGHE 3:8