YouVersion Logo
Search Icon

MAIKA 4:5

MAIKA 4:5 IGBOB

N'ihi na ndi nile di iche iche nējeghari, onye ọ bula n'aha nke chi-ya; ayi onwe-ayi ganējeghari kwa n'aha Jehova, bú Chineke-ayi, rue mb͕e nile ebighi-ebi.

Free Reading Plans and Devotionals related to MAIKA 4:5