YouVersion Logo
Search Icon

NDI KỌLỌSI 3:13

NDI KỌLỌSI 3:13 IGBOB

nānagideritanu ibe-unu, were-kwa-nu amara b͕aghara onwe-unu, asi na onye ọ bula nwere ihe ita onye ọ bula uta; ọbuná dika Onye-nwe-ayi were amara b͕aghara unu, unu onwe-unu me kwa otú a