Bible App logo
Search Icon

Ndị Rom 8:26

Ndị Rom 8:26 BIU

Otu aka ahụ, Mmụọ Nsọ na-enyere anyị aka nʼime adịghị ike anyị. Nʼihi na anyị amaghị ka esi ekpe ekpere dịka o kwesiri. Ma Mmụọ Nsọ nʼonwe ya ji ịsụ ude nke ọnụ apụghị ịkọ na-arịọrọ anyị arịrịọ.

Video for Ndị Rom 8:26

Free Reading Plans and Devotionals related to Ndị Rom 8:26