YouVersion Logo
Search Icon

Hegai 2:7

Hegai 2:7 BIU

Aga m ayọgharịkwa mba niile; ihe mba niile na-achọsi ike ga-abịa. Aga m eme ka ụlọ a jupụta nʼebube,’ ọ bụ ihe ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru.

Free Reading Plans and Devotionals related to Hegai 2:7