YouVersion Logo
Search Icon

Izikiel 37:4-5

Izikiel 37:4-5 BIU

Mgbe ahụ, ọ sịrị m, “Buo amụma nye ọkpụkpụ ndị ahụ, gwa ha, ‘Unu ọkpụkpụ niile kpọrọ nkụ, geenụ ntị nʼokwu nke ONYENWE ANYị. Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị na-agwa ọkpụkpụ ndị a. Lee, aga m eme ka ume baa nʼime unu, unu ga-adịkwa ndụ.

Free Reading Plans and Devotionals related to Izikiel 37:4-5