Ọrụ Ndị Ozi 14:23
Ọrụ Ndị Ozi 14:23 BIU
Mgbe ha họpụtachara ndị okenye nʼime nzukọ niile. Ha sitere nʼobubu ọnụ na ekpere tinye ha nʼaka Onyenwe anyị, bụ onye ha kwenyere na ya.