1
ABÙ ỌMA 135:6
Bible Nso
IGBOB
Ihe nile nke tọrọ Jehova utọ, nke ahu ka O meworo, N'elu-igwe, na n'uwa, na n'oké osimiri nile, na ob͕u-miri nile.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 135:6
2
ABÙ ỌMA 135:3
Tonu Ja; n'ihi na Jehova di nma: Bùkuenu aha-Ya abù ọma; n'ihi na ọ di utọ.
Explore ABÙ ỌMA 135:3
3
ABÙ ỌMA 135:13
Jehova, aha-Gi nādiru mb͕e ebighi-ebi; Jehova, ncheta-Gi nādiru ọb͕ọ nile.
Explore ABÙ ỌMA 135:13