1
ABÙ ỌMA 126:5
Bible Nso
IGBOB
Ndi ji anya-miri agha nkpuru gēji iti-nkpu-ọṅù we ihe-ubi.
Compare
Explore ABÙ ỌMA 126:5
2
ABÙ ỌMA 126:6
Onye nēbu nju-aka nkpuru-ọghigha, ọ bu ezie na ọ nēje ije nākwa ákwá; Ma ọ ghaghi iwere iti-nkpu-ọṅù biaghachi, nēbu ùkwù-ọka-ya nile.
Explore ABÙ ỌMA 126:6
3
ABÙ ỌMA 126:3
Jehova emeworo ayi ihe uku; Ayi nāṅuri ọṅu.
Explore ABÙ ỌMA 126:3