YouVersion Logo
Search Icon

NKPUGHE 3:17

NKPUGHE 3:17 IGBOB

N'ihi na i nāsi, Abum ọgaranya. emewo ka m'buru ọgaranya, ọ dighi kwa ihe ọ bula nākpam; i mataghi kwa na gi onwe-gi bu onye ahu nāhuju anya na onye kwesiri ebere na onye dara ob͕eye na onye kpuru ìsì na onye nāb͕a ọtọ

Free Reading Plans and Devotionals related to NKPUGHE 3:17