YouVersion Logo
Search Icon

NKPUGHE 2:7

NKPUGHE 2:7 IGBOB

Onye nwere nti, ya nu ihe Mọ Nsọ nāgwa nzukọ Kraist. Onye nēmeri emeri, ya ka M'gēkweye ka o rie nkpuru si n'osisi nke ndu ahu puta, bú nke di na Paradais nke Chineke.