YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 95:1-2

ABÙ ỌMA 95:1-2 IGBOB

Bianu, ka ayi tikue Jehova nkpu ọṅù: Ka ayi tikusie oké nkume nke nzọputa-ayi nkpu ọṅù ike. Ka ayi were ekele bia n'iru Ya, Ka ayi were abù ọma tikusie Ya nkpu ọṅù ike.

Video for ABÙ ỌMA 95:1-2

Free Reading Plans and Devotionals related to ABÙ ỌMA 95:1-2