YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 92:12-13

ABÙ ỌMA 92:12-13 IGBOB

Onye ezi omume gāwa igù dika nkwu: Dika osisi cedar nime Lebanon ka o gēbù ibù. Ndi akuworo n'ulo Jehova dika osisi Gāma akwukwọ n'ogige nile nke Chineke-ayi.

Video for ABÙ ỌMA 92:12-13