YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 59:9-10

ABÙ ỌMA 59:9-10 IGBOB

Ikem, Gi ka m'gēlezi anya: N'ihi na Chineke bu ulo-elum. Chineke nke eberem gābia izutem: Chineke gēme ka m'lekwasi ndi nēchem anwu anya.

Related Videos

Free Reading Plans and Devotionals related to ABÙ ỌMA 59:9-10