YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 5:11

ABÙ ỌMA 5:11 IGBOB

Ma ka ndi nile ndi nābabà nime Gi ṅuria, Ka ha tie nkpu ọṅù rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi na I nēkpuchi ha ǹdò: Ọzọ, ka obi nke ndi nāhu aha-Gi n'anya tọ ha utọ nime Gi.

Related Videos