YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 37:7

ABÙ ỌMA 37:7 IGBOB

Nọ dū n'iru Jehova, were kwa ntachi-obi nēchere Ya: Emela ka iwe-gi di ọku n'ihi onye ọ nāgara nke-ọme n'uzọ ya, N'ihi madu nke na-eme ajọ ihe-nzube di iche iche.