YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 27:4

ABÙ ỌMA 27:4 IGBOB

Otù ihe ka m'riọworo n'aka Jehova, nke ahu ka m'nāchọ; Ọ bu ka m'biri n'ulo Jehova ubọchi nile nke ndum, Ihu idi-utọ Jehova, na ijuta ihe n'ulo uku Ya.

Video for ABÙ ỌMA 27:4

Free Reading Plans and Devotionals related to ABÙ ỌMA 27:4