YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 18:2

ABÙ ỌMA 18:2 IGBOB

Jehova bu nkumem di elu, na ebem ewusiri ike, na onye nēme ka mb͕apu; Ọ bu Chinekem, na oké nkumem, anamab͕abà nime Ya; Ọ bu ọtam, na mpi nke nzọputam, na ulo-elum.

Video for ABÙ ỌMA 18:2

Free Reading Plans and Devotionals related to ABÙ ỌMA 18:2