YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 15:1-2

ABÙ ỌMA 15:1-2 IGBOB

Jehova, ònye gānọ dika ọbìa n'ulo-ikwu-Gi? Ònye gēbi n'ugwu nsọ Gi? Onye nēje ije n'izu-okè, nke nālu kwa ọlu ezi omume, Nke nēkwu kwa ezi-okwu n'obi-ya.

Related Videos

Free Reading Plans and Devotionals related to ABÙ ỌMA 15:1-2