YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 12:5

ABÙ ỌMA 12:5 IGBOB

N'ihi ipunara ndi ewedara n'ala ihe, n'ihi isu-ude nke ndi-ob͕eye, Ub͕u a ka M'gēbili, ka Jehova kwuru; M'gēdo ya na nzọputa nke o nēkusi ume ike inwe.

Related Videos