YouVersion Logo
Search Icon

ABÙ ỌMA 111:10

ABÙ ỌMA 111:10 IGBOB

Nmalite amam-ihe ka egwu Jehova bu; Ezi uche ka ndi nile nēme ha nwere: Otuto-Ya nēguzo rue mb͕e ebighi-ebi.