YouVersion Logo
Search Icon

ILU 3:11-12

ILU 3:11-12 IGBOB

Nwam, ajula idọ-aka-na-nti nke Jehova: Ike agwu-kwa-la gi n'iba-nba-Ya: N'ihi na onye Jehova nāhu n'anya ka Ọ nābara nba; Ọbuná dika nna si abara nwa-ya nke ihe-ya nātọ ya utọ nba.

Free Reading Plans and Devotionals related to ILU 3:11-12