YouVersion Logo
Search Icon

ILU 22:22-23

ILU 22:22-23 IGBOB

Anapula onye nēnweghi ike ihe n'ike, n'ihi na onye nēnweghi ike ka ọ bu, Azọpia-kwa-la onye ewedara n'ala n'ọnu-uzọ-ama: N'ihi na Jehova gēkpe ọnu-ha, We punara ndi ahu ndu, bú ndi nāpunara ha ihe.

Free Reading Plans and Devotionals related to ILU 22:22-23