YouVersion Logo
Search Icon

ILU 1:7-8

ILU 1:7-8 IGBOB

Egwu Jehova bu nmalite ihe-ọmuma: Amam-ihe na idọ-aka-na-nti ka ndi b͕agọrọ ab͕agọ n'uche ledaworo anya. Nwam, nuru idọ-aka-na-nti nke nna-gi, Arapu-kwa-la iwu nne-gi

Free Reading Plans and Devotionals related to ILU 1:7-8