ILU 1:1-4
ILU 1:1-4 IGBOB
Ilu di iche iche nke Solomon nwa Devid, bú eze Israel: Ima amam-ihe na idọ-aka-na-nti; Ighọta okwu-ọnu nile nke nghọta; Inara idọ-aka-na-nti nke inwe-uche, Na ezi omume na ikpé na izi-ezi; Inye ndi nēnweghi uche ezi uche, Inye nwa-okorọbia ihe-ọmuma na ìzùzù





