YouVersion Logo
Search Icon

ỌNU-ỌGUGU 14:8

ỌNU-ỌGUGU 14:8 IGBOB

Ọ buru na ihe ayi atọ Jehova utọ, Ọ gēme kwa ka ayi ba n'ala nka, Ọ gēnye kwa ayi ya; bú ala nke miri-ara-ehi na manu-aṅu nērù nime ya.

Free Reading Plans and Devotionals related to ỌNU-ỌGUGU 14:8